Neco 2015 Igbo Language Obj And Theory Answers

Igbo Answers
IGBO-OBJ
=============
1-10: aeccdadeab
11-20: daddadbbad
21-30: ebbadddabd
31-40: aadcebceac
41-50: edacacecde
51-60: cadeaaaaba
IGBO-THEORY
=============
2a)
i)’Na’ na-aru oru dika njiko
ii)’Na’ na-aru oru dika mbuuzo
iii)’Na’ na-aru oru dika isingwaa.
2b)
i)Mberede: M|be|re|de = ano
ii)Akwukwo: A|kwu|kwo = ato
2c)
i) Udaume di asato mana mgbochiume di
iri abuo na asato
ii) udaume nwere ike ikwu naani ya na
ahiriokwu mana mgbochiume anaghi
akwu naani ya na ahiriokwu
================
(3a)
(i) ASPEEKITI NGANWAYE:-
-Chekwube na-aku azu
(ii) ASPEEKITI MMAAHU:-
-Agwo na-ata ata
(iii) ASPEKITI MMECHA:-
-Nwoke a enweela ego
(3b)
(i) O na-eme ka obodo igbo niile hota ihe
ibe
ha na-asu
(ii) O na-enye aka na ide asusu igbo
================
7a) iyeri nti
ii) nzu
iii) ngba aka
iv) uri
7b)
i) onye mmasi igba afa na-amasi
ii) agburu o si puta
iii) onye agwu mara
7c)
i) maka na ndi otu ogbo na enyeritara
onwe ha
aka ma ha nwee mkpa dika ego,ichota
oru,wdg.
ii) maka na ha na edozi ma na eli onye otu
ibe
ha.nke a na ebute nkwanye ugwu nyere ezi
na ulo ahu
iii)maka na ha na enye aka na idozi obodo
================
(10)
Obere, ma diike
I na-eme ihe oma na-emekwa ihe ojoo.
O nweghi na egbuteli gi mma
Mana eji gi egbutu osisi oji.
Obere, ma diike
I bughi usu
I bughikwa ogwumagana
Mana chere kwa
I bukwanu usu burukwa Ogwumagana
———GOODLUCK!——–


One thought on “Neco 2015 Igbo Language Obj And Theory Answers

we will get back to you shortly...!